Aịzaya 15:2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 Ha agaala n’Ụlọ Arụsị nakwa na Daịbọn,+N’ebe ndị dị elu, ka ha bee ákwá. Moab na-ebesi ákwá ike n’ihi ihe mere Nibo+ na Medeba.+ Isi ndị niile nọ n’ime ya kwọchara akwọcha.+ A kpụrụ afụ ọnụ ọ bụla akpụ.+ Jeremaya 48:20 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 20 E menyere ndị Moab ihere, meekwa ka ezigbo ụjọ jide ha. Beenụ ákwá, tiekwanụ mkpu ákwá. Kọọnụ n’Anọn+ na e bibiela Moab.
2 Ha agaala n’Ụlọ Arụsị nakwa na Daịbọn,+N’ebe ndị dị elu, ka ha bee ákwá. Moab na-ebesi ákwá ike n’ihi ihe mere Nibo+ na Medeba.+ Isi ndị niile nọ n’ime ya kwọchara akwọcha.+ A kpụrụ afụ ọnụ ọ bụla akpụ.+
20 E menyere ndị Moab ihere, meekwa ka ezigbo ụjọ jide ha. Beenụ ákwá, tiekwanụ mkpu ákwá. Kọọnụ n’Anọn+ na e bibiela Moab.