Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Aịzaya 20:3, 4
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 3 Jehova kwuziri, sị: “Ahụ́ ọtọ a na ụkwụ efu a Aịzaya ohu m gba na-agagharị ruo afọ atọ bụ ihe na-egosi ihe ga-eme+ Ijipt+ na Etiopia.+ 4 Eze Asiria ga-eduru ndị Ijipt+ na ndị Etiopia a dọọrọ n’agha laa, ma ụmụaka ma ndị agadi. Ha ga-agbacha ụkwụ efu, gbarakwa ahụ́ ọtọ, a na-ahụ ikè ha anya. N’eziokwu, a ga-emenye ndị Ijipt ihere.*

  • Jeremaya 25:17
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 17 M wee nara Jehova iko ahụ, meekwa ka mba niile Jehova zigara m ṅụọ mmanya dị na ya.+

  • Jeremaya 25:19
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 19 Ndị ọzọ ṅụrụ ya bụ Fero bụ́ eze Ijipt, ndị na-ejere ya ozi, ndị o mere ndị isi, na ndị obodo ya niile.+

  • Jeremaya 43:10, 11
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 10 I zochaa ya, gwazie ha, sị, ‘Jehova nke ụsụụ ndị agha, bụ́ Chineke Izrel, kwuru, sị: “M ga-akpọ Nebukadneza* eze Babịlọn, bụ́ ohu m.+ M ga-adọsa ocheeze ya n’elu nkume ndị a m zoro. Ọ ga-amakwa ụlọikwuu ya n’elu ha.+ 11 Ọ ga-abịakwa lụso ndị Ijipt agha.+ Ọrịa ga-egbu ụfọdụ n’ime unu. A ga-adọrọ ụfọdụ n’ime unu n’agha. A ga-ejikwa mma agha gbuo ụfọdụ n’ime unu.+

  • Ezikiel 29:6
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    •  6 Ndị niile bi n’Ijipt ga-amara na m bụ Jehova,

      N’ihi na ha dị ka okporo ọka* nke ndị Izrel na-enweghị ike ịdabere na ya.+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya