Aịzaya 19:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 19 Ihe Chineke kpebiri ime Ijipt:+ Jehova nọ n’elu ígwé ojii nke ji ọsọ na-agbadata n’Ijipt. Chi na-abaghị uru ndị Ijipt na-efe ga-ama jijiji n’ihi ya.+ Obi ga-awụnyekwa ndị Ijipt n’afọ n’obodo ha. Jeremaya 46:13 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 13 Jehova gwara Jeremaya onye amụma gbasara mgbe Nebukadneza* eze Babịlọn ga-abịa ịlụso ndị Ijipt agha.+ Ọ gwara ya, sị:
19 Ihe Chineke kpebiri ime Ijipt:+ Jehova nọ n’elu ígwé ojii nke ji ọsọ na-agbadata n’Ijipt. Chi na-abaghị uru ndị Ijipt na-efe ga-ama jijiji n’ihi ya.+ Obi ga-awụnyekwa ndị Ijipt n’afọ n’obodo ha.
13 Jehova gwara Jeremaya onye amụma gbasara mgbe Nebukadneza* eze Babịlọn ga-abịa ịlụso ndị Ijipt agha.+ Ọ gwara ya, sị: