Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Ọpụpụ 15:11
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 11 Jehova, ònye n’ime chi niile dị ka gị?+

      Ònye dị ka gị, gị onye na-egosi na ị dị ezigbo nsọ?+

      Onye a ga-eji abụ otuto sọpụrụ, Onye na-eme ihe ndị dị ịtụnanya.+

  • Ezra 9:15
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 15 Jehova bụ́ Chineke Izrel, ị bụ onye ezi omume+ ebe ọ bụ na anyị fọrọ ndụ ruo taa. Lee, anyị bu mmehie anyị nọrọ n’ihu gị, ọ bụ eziokwu na anyị ekwesịghị iguzo n’ihu gị n’ihi ihe a anyị mere.”+

  • Abụ Ọma 145:7
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    •  7 Ha ga-eto gị mgbe ha na-echeta ọtụtụ ihe ọma ndị ị na-eme,+

      Ha ga-etikwa mkpu ọṅụ maka na ị bụ onye ezi omume.+

  • Mkpughe 15:3
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 3 Ha nọkwa na-abụ abụ Mosis,+ ohu Chineke, na-abụkwa abụ Nwa Atụrụ ahụ,+ sị:

      “Jehova* Chineke, Onye Pụrụ Ime Ihe Niile,+ ọrụ gị dị ukwuu, dịkwa ebube.+ Eze mgbe ebighị ebi,+ ụzọ gị ziri ezi, ị na-ekwukwa eziokwu.+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya