-
Ezikiel 38:23Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
23 M ga-eme onwe m ka m dị ebube, mee ka a mara na m dị nsọ, meekwa ka ọtụtụ mba mara m. Ha ga-amarakwa na m bụ Jehova.’