Abụ Ọma 46:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 46 Chineke bụ ebe mgbaba anyị na ike anyị.+ Ọ dị njikere inyere anyị aka n’oge nsogbu.+ Nehọm 1:7 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 Jehova dị mma.+ Ọ bụ ebe mgbaba n’ụbọchị nsogbu.+ Ọ ma* ndị na-agbaba n’ime ya.+ Zefanaya 3:12 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 12 M ga-ahapụ ndị dị umeala n’obi na ndị dị nwayọọ ka ha dịrị ndụ.+ Ha ga-agbakwutekwa mụnwa bụ́ Jehova ka m chebe ha.*
12 M ga-ahapụ ndị dị umeala n’obi na ndị dị nwayọọ ka ha dịrị ndụ.+ Ha ga-agbakwutekwa mụnwa bụ́ Jehova ka m chebe ha.*