Aịzaya 35:6 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 6 Mgbe ahụ ka onye ngwọrọ ga-awụli elu ka mgbada.+ Onye ogbi* ga-etikwa mkpu ọṅụ.+ Mmiri ga na-agbapụta n’ala ịkpa. Iyi ga na-asọkwa n’ọzara. Aịzaya 41:18 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 18 M ga-eme ka osimiri na-asọ n’elu ugwu ahịhịa na-adịghị,+Meekwa ka ndagwurugwu bụrụ ebe mmiri si agbapụta.+ M ga-eme ka ala ịkpa bụrụ ọdọ mmiri ahịhịa amị juru,Meekwa ka ala mmiri na-adịghị bụrụ isi iyi.+ Aịzaya 58:11 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 11 Jehova ga na-edu unu mgbe niile,Na-egbokwara unu* mkpa unu n’ala kpọrọ nkụ.+ Ọ ga-emekwa ka unu sie ike.* Unu ga-adị ka ubi nke mmiri na-ede nke ọma.+ Unu ga-adịkwa ka isi mmiri nke mmiri ya na-anaghị ata ata.
6 Mgbe ahụ ka onye ngwọrọ ga-awụli elu ka mgbada.+ Onye ogbi* ga-etikwa mkpu ọṅụ.+ Mmiri ga na-agbapụta n’ala ịkpa. Iyi ga na-asọkwa n’ọzara.
18 M ga-eme ka osimiri na-asọ n’elu ugwu ahịhịa na-adịghị,+Meekwa ka ndagwurugwu bụrụ ebe mmiri si agbapụta.+ M ga-eme ka ala ịkpa bụrụ ọdọ mmiri ahịhịa amị juru,Meekwa ka ala mmiri na-adịghị bụrụ isi iyi.+
11 Jehova ga na-edu unu mgbe niile,Na-egbokwara unu* mkpa unu n’ala kpọrọ nkụ.+ Ọ ga-emekwa ka unu sie ike.* Unu ga-adị ka ubi nke mmiri na-ede nke ọma.+ Unu ga-adịkwa ka isi mmiri nke mmiri ya na-anaghị ata ata.