-
Aịzaya 46:3, 4Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
3 “Ndị ezinụlọ Jekọb na unu niile fọrọ ná ndị Izrel,+ geenụ m ntị.
M nọ na-enyere unu aka kemgbe a mụrụ unu, na-elekọtakwa unu malite mgbe unu nọ n’afọ.+
4 Unu megodị agadi, agaghị m agbanwe.+
Isi unu chagodị awọ́, m ka ga na-elekọta unu.
Dị ka m na-eme kemgbe, m ga na-enyere unu aka, na-elekọta unu, na-anapụtakwa unu.+
-