Aịzaya 27:3 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 Mụnwa, bụ́ Jehova, na-echebe ya.+ M na-agba ya mmiri mgbe niile.+ M na-echebe ya ehihie na abalị,Ka a ghara inwe onye ga-eme ya ihe ọ bụla.+ Aịzaya 40:28 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 28 Ị́ matabeghị ihe a? Ị́ nụbeghị ihe a? Jehova, onye kere ihe niile dị n’ụwa, bụ Chineke ruo mgbe ebighị ebi.*+ Ọ naghị ada mbà, ike anaghịkwa agwụ ya.+ O nweghị onye ga-amatali otú ọ na-aghọtaru ihe.+
3 Mụnwa, bụ́ Jehova, na-echebe ya.+ M na-agba ya mmiri mgbe niile.+ M na-echebe ya ehihie na abalị,Ka a ghara inwe onye ga-eme ya ihe ọ bụla.+
28 Ị́ matabeghị ihe a? Ị́ nụbeghị ihe a? Jehova, onye kere ihe niile dị n’ụwa, bụ Chineke ruo mgbe ebighị ebi.*+ Ọ naghị ada mbà, ike anaghịkwa agwụ ya.+ O nweghị onye ga-amatali otú ọ na-aghọtaru ihe.+