Aịzaya 40:28 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 28 Ị̀ matabeghị, ka ọ̀ bụ na ị nụbeghị?+ Jehova, bụ́ Onye kere nsọtụ niile nke ụwa, bụ Chineke ruo mgbe ebighị ebi.+ Ọ naghị ada mbà, ike anaghịkwa agwụ ya.+ Nghọta ya enweghị nchọpụta.+ Aịzaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 40:28 Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),1/2018, p. 8 Ụlọ Nche,11/15/2012, p. 166/15/1999, p. 14 Amụma Aịsaịa I, p. 411-413
28 Ị̀ matabeghị, ka ọ̀ bụ na ị nụbeghị?+ Jehova, bụ́ Onye kere nsọtụ niile nke ụwa, bụ Chineke ruo mgbe ebighị ebi.+ Ọ naghị ada mbà, ike anaghịkwa agwụ ya.+ Nghọta ya enweghị nchọpụta.+
40:28 Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),1/2018, p. 8 Ụlọ Nche,11/15/2012, p. 166/15/1999, p. 14 Amụma Aịsaịa I, p. 411-413