Aịzaya 24:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 24 Jehova ga-eme ka ala* a tọgbọrọ nkịtị, meekwa ka ọ bụrụ ebe e bibiri ebibi.+ Ọ ga-atụgharị ya,+ chụsasịakwa ndị bi na ya.+
24 Jehova ga-eme ka ala* a tọgbọrọ nkịtị, meekwa ka ọ bụrụ ebe e bibiri ebibi.+ Ọ ga-atụgharị ya,+ chụsasịakwa ndị bi na ya.+