Aịzaya 41:15 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 15 Emeela m ka unu bụrụ ihe e ji eticha ọka,+Ya bụ, ngwá ọrụ ọhụrụ nke nwere ezé n’akụkụ ya abụọ, nke e ji eticha ọka. Unu ga-azọda ugwu ukwu dị iche iche, zọriekwa ha. Unu ga-emekwa ka ugwu nta dị iche iche dị ka mkpo ọka. Emọs 1:3 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 “Jehova kwuru, sị: ‘“N’ihi isi ndị Damaskọs nupụrụ ugboro ugboro,* m gaghị ahapụ ime ha ihe m kpebiri ime ha,N’ihi na ha ji ígwè e ji eticha ọka tipịa Gilied.+
15 Emeela m ka unu bụrụ ihe e ji eticha ọka,+Ya bụ, ngwá ọrụ ọhụrụ nke nwere ezé n’akụkụ ya abụọ, nke e ji eticha ọka. Unu ga-azọda ugwu ukwu dị iche iche, zọriekwa ha. Unu ga-emekwa ka ugwu nta dị iche iche dị ka mkpo ọka.
3 “Jehova kwuru, sị: ‘“N’ihi isi ndị Damaskọs nupụrụ ugboro ugboro,* m gaghị ahapụ ime ha ihe m kpebiri ime ha,N’ihi na ha ji ígwè e ji eticha ọka tipịa Gilied.+