Hosia 14:8 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 8 Ifrem ga-asị, ‘Gịnị ka gbasara mụ na arụsị?’+ M ga-anụ olu ya, lekọtakwa ya.+ M ga-adị ka osisi junipa nke akwụkwọ ndụ juru n’elu ya. Ọ bụ m ga-amịrị ya mkpụrụ.” Zekaraya 13:2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 Jehova nke ụsụụ ndị agha kwuru, sị, “N’ụbọchị ahụ, m ga-ewepụ aha arụsị niile n’ala a,+ a gaghịkwa echeta ha ọzọ. M ga-ewepụkwa ndị amụma+ na ike ndị mmụọ ọjọọ n’ala a.
8 Ifrem ga-asị, ‘Gịnị ka gbasara mụ na arụsị?’+ M ga-anụ olu ya, lekọtakwa ya.+ M ga-adị ka osisi junipa nke akwụkwọ ndụ juru n’elu ya. Ọ bụ m ga-amịrị ya mkpụrụ.”
2 Jehova nke ụsụụ ndị agha kwuru, sị, “N’ụbọchị ahụ, m ga-ewepụ aha arụsị niile n’ala a,+ a gaghịkwa echeta ha ọzọ. M ga-ewepụkwa ndị amụma+ na ike ndị mmụọ ọjọọ n’ala a.