-
Jeremaya 5:26Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
26 N’ihi na e nwere ụfọdụ n’ime ndị m bụ́ ndị ajọ omume.
Ha na-enyogharị anya, dị ka mgbe ndị na-achụ nta nnụnụ hulatara ala.
Ha na-esi ọnyà nwere ike igbu mmadụ.
Ọ bụ ndị mmadụ ka ha na-amata n’ọnyà.
-