Abụ Ọma 137:7 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 Jehova, biko, chetaIhe ndị Ịdọm kwuru n’ụbọchị e meriri Jeruselem. Ha sịrị: “Kwatuo ya! Kwaturuo ya ala!”+ Jeremaya 49:7 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 Jehova nke ụsụụ ndị agha kwuru banyere Ịdọm, sị: “Ọ̀ bụ na amamihe adịghịzi na Timan?+ Ezigbo ndụmọdụ ọ̀ kọla ụkọ n’ọnụ ndị na-aghọta ihe? Amamihe ha ọ́ baghịzi uru? Jeremaya 49:22 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 22 Onye iro ga-efeli ma fedata n’ike buru ihe otú ugo si eburu.+ Ọ ga-agbasakwa nku ya ka o buru Bọzra.+ N’ụbọchị ahụ, obi ga na-akụ ndị agha Ịdọm kpum kpumOtú ọ na-akụ nwaanyị ime na-eme.”
7 Jehova, biko, chetaIhe ndị Ịdọm kwuru n’ụbọchị e meriri Jeruselem. Ha sịrị: “Kwatuo ya! Kwaturuo ya ala!”+
7 Jehova nke ụsụụ ndị agha kwuru banyere Ịdọm, sị: “Ọ̀ bụ na amamihe adịghịzi na Timan?+ Ezigbo ndụmọdụ ọ̀ kọla ụkọ n’ọnụ ndị na-aghọta ihe? Amamihe ha ọ́ baghịzi uru?
22 Onye iro ga-efeli ma fedata n’ike buru ihe otú ugo si eburu.+ Ọ ga-agbasakwa nku ya ka o buru Bọzra.+ N’ụbọchị ahụ, obi ga na-akụ ndị agha Ịdọm kpum kpumOtú ọ na-akụ nwaanyị ime na-eme.”