Jenesis 36:10, 11 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 10 Ihe a bụ aha ụmụ Ịsọ ndị nwoke: Elifaz nwa Eda nwunye Ịsọ; Ruel nwa Basemat nwunye Ịsọ.+ 11 Ụmụ Elifaz ndị nwoke bụ Timan,+ Oma, Zifo, Getam, na Kinaz.+ Ezikiel 25:13 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 13 N’ihi ya, Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru, sị: “M ga-eweli aka m mee ndị Ịdọm ihe. M ga-egbu ma mmadụ ma anụ ụlọ. M ga-emekwa ka obodo ha tọgbọrọ nkịtị.+ Malite na Timan ruo Didan, a ga-eji mma agha bibie ha.+ Emọs 1:12 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 12 N’ihi ya, m ga-eme ka ọkụ gbaa Timan.+ Ọ ga-erepịakwa ụlọ elu niile nke Bọzra.’+ Obedaya 8 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 8 Jehova kwuru, sị, “N’ụbọchị ahụ,Ọ̀ bụ na agaghị m ebibi ndị ma ihe n’Ịdọm,+Bibiekwa ndị nwere nghọta n’ala Ịsọ bụ́ ugwu ugwu?
10 Ihe a bụ aha ụmụ Ịsọ ndị nwoke: Elifaz nwa Eda nwunye Ịsọ; Ruel nwa Basemat nwunye Ịsọ.+ 11 Ụmụ Elifaz ndị nwoke bụ Timan,+ Oma, Zifo, Getam, na Kinaz.+
13 N’ihi ya, Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru, sị: “M ga-eweli aka m mee ndị Ịdọm ihe. M ga-egbu ma mmadụ ma anụ ụlọ. M ga-emekwa ka obodo ha tọgbọrọ nkịtị.+ Malite na Timan ruo Didan, a ga-eji mma agha bibie ha.+
8 Jehova kwuru, sị, “N’ụbọchị ahụ,Ọ̀ bụ na agaghị m ebibi ndị ma ihe n’Ịdọm,+Bibiekwa ndị nwere nghọta n’ala Ịsọ bụ́ ugwu ugwu?