-
Jeremaya 49:7, 8Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
7 Jehova nke ụsụụ ndị agha kwuru banyere Ịdọm, sị:
“Ọ̀ bụ na amamihe adịghịzi na Timan?+
Ezigbo ndụmọdụ ọ̀ kọla ụkọ n’ọnụ ndị na-aghọta ihe?
Amamihe ha ọ́ baghịzi uru?
8 Ndị bi na Didan,+ gbaanụ ọsọ, gbapụnụ.
Gbaganụ ebe dị n’ime ime zoo,
N’ihi na m ga-eme ka ọdachi dakwasị Ịsọ
N’oge m ga-ata ya ahụhụ.
-