-
Aịzaya 31:7Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
7 N’ihi na n’ụbọchị ahụ, onye ọ bụla n’ime unu ga-ajụ chi ya na-abaghị uru, ndị e ji ọlaọcha mee, na chi ya na-abaghị uru, ndị e ji ọlaedo mee. Unu ji aka unu mee ha. Ọ bụkwa mmehie.
-