-
Ezikiel 34:15, 16Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
15 “‘Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru, sị, “M ga-eji aka m na-azụ atụrụ m,+ meekwa ka ha zuru ike.+ 16 M ga-achọ nke furu efu,+ dughachite nke kpafuru akpafu, kee ọkpụkpụ nke gbajiri agbaji ákwà, meekwa ka nke ike na-adịghị dị ike. Ma, m ga-ala nke buru ibu na nke dị ike n’iyi. M ga-ekpe ha ikpe, taakwa ha ahụhụ kwesịịrị ha.”
-