Abụ Ọma 23:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 23 Jehova bụ Onye na-azụ m dị ka atụrụ.+ E nweghị ihe ga-akọ m.+ Aịzaya 40:11 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 11 Ọ ga-azụ ìgwè atụrụ ya otú onye na-azụ atụrụ si azụ atụrụ.+ Ọ ga-eji aka ya chịkọta ụmụ atụrụ ya. Ọ ga-ekuru ha n’obi ya. Ọ ga-eji nwayọọ na-edu ndị nke ka na-enye ụmụ ha ara.+
11 Ọ ga-azụ ìgwè atụrụ ya otú onye na-azụ atụrụ si azụ atụrụ.+ Ọ ga-eji aka ya chịkọta ụmụ atụrụ ya. Ọ ga-ekuru ha n’obi ya. Ọ ga-eji nwayọọ na-edu ndị nke ka na-enye ụmụ ha ara.+