Jeremaya 14:12 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 12 Ọ bụrụ na ha ebuo ọnụ, agaghị m ege ntị n’arịrịọ ha na-arịọ m.+ Ọ bụrụkwa na ha achụọ àjà a na-esucha ọkụ na àjà ọka, ha agaghị amasị m.+ M ga-eji mma agha, ụnwụ, na ọrịa na-efe efe laa ha n’iyi.”+ Jeremaya 15:2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 Ọ bụrụkwa na ha ajụọ gị ihe ga-eme ha, ị ga-asị ha, ‘Jehova kwuru, sị: “Ọrịa ga-egbu ụfọdụ n’ime unu. A ga-eji mma agha gbuo ụfọdụ n’ime unu.+ Ụnwụ ga-egbu ụfọdụ n’ime unu. A ga-adọrọkwa ụfọdụ n’ime unu n’agha.”’+
12 Ọ bụrụ na ha ebuo ọnụ, agaghị m ege ntị n’arịrịọ ha na-arịọ m.+ Ọ bụrụkwa na ha achụọ àjà a na-esucha ọkụ na àjà ọka, ha agaghị amasị m.+ M ga-eji mma agha, ụnwụ, na ọrịa na-efe efe laa ha n’iyi.”+
2 Ọ bụrụkwa na ha ajụọ gị ihe ga-eme ha, ị ga-asị ha, ‘Jehova kwuru, sị: “Ọrịa ga-egbu ụfọdụ n’ime unu. A ga-eji mma agha gbuo ụfọdụ n’ime unu.+ Ụnwụ ga-egbu ụfọdụ n’ime unu. A ga-adọrọkwa ụfọdụ n’ime unu n’agha.”’+