Ezikiel 12:11 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 11 “Kwuo na ha ga-eji gị mara ihe ga-eme ha.+ Gwakwa ha na ihe a i mere ka a ga-eme ha. A ga-adọrọ ha n’agha, ha agaa biri n’ala ọzọ.+
11 “Kwuo na ha ga-eji gị mara ihe ga-eme ha.+ Gwakwa ha na ihe a i mere ka a ga-eme ha. A ga-adọrọ ha n’agha, ha agaa biri n’ala ọzọ.+