Ezikiel 12:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 “Kwuo, sị, ‘Abụụrụ m unu ihe àmà nke ihe ga-eme n’ọdịnihu.+ Dị nnọọ ka m mere, otú ahụ ka a ga-eme ha. A ga-eme ka ha gaa biri n’ala ọzọ, a ga-adọrọ ha n’agha.+
11 “Kwuo, sị, ‘Abụụrụ m unu ihe àmà nke ihe ga-eme n’ọdịnihu.+ Dị nnọọ ka m mere, otú ahụ ka a ga-eme ha. A ga-eme ka ha gaa biri n’ala ọzọ, a ga-adọrọ ha n’agha.+