Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Jeremaya 15:2
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 2 Ọ ga-erukwa na ọ bụrụ na ha ajụọ gị, sị, ‘Olee ebe anyị ga-aga?’ ị ga-asị ha, ‘Nke a bụ ihe Jehova kwuru: “Onye ọ bụla ajọ ọrịa ga-egbu, ajọ ọrịa ga-egbu ya! Onye ọ bụla mma agha ga-egbu, mma agha ga-egbu ya! Onye ọ bụla ụnwụ ga-egbu, ụnwụ ga-egbu ya!+ Onye ọ bụla a ga-adọrọ n’agha, a ga-adọrọ ya n’agha!”’+

  • Jeremaya 20:6
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 6 Ma gị onwe gị, Pash-họ, na ndị niile bi n’ụlọ gị, a ga-adọrọ unu n’agha;+ ị ga-aga Babịlọn, ọ bụ n’ebe ahụ ka ị ga-anwụ, ọ bụkwa n’ebe ahụ ka a ga-eli gị na ndị niile hụrụ gị n’anya,+ n’ihi na i buworo ha amụma ụgha.’”+

  • Jeremaya 44:30
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 30 Nke a bụ ihe Jehova kwuru: “Lee, m ga-enyefe Fero Họfra, bụ́ eze Ijipt,+ n’aka ndị iro ya nakwa n’aka ndị na-achọ mkpụrụ obi ya,+ dị nnọọ ka m nyefere Zedekaya eze Juda n’aka Nebukadreza eze Babịlọn, bụ́ onye iro ya na onye na-achọ mkpụrụ obi ya.”’”+

  • Jeremaya 52:15
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 15 Nebuzaradan onyeisi ndị nche dọọrọ ụfọdụ n’ime ndị ọ na-enweghị ka ọ hà ha n’agha, tinyere ndị ọzọ fọdụrụ n’obodo ahụ+ na ndị chịliri aka elu gbakwuru eze Babịlọn nakwa ndị ọzọ fọdụrụ bụ́ ndị ọkà.+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya