11 Ọ ga-abata bibie ala Ijipt.+ Onye ọ bụla ajọ ọrịa ga-egbu, ajọ ọrịa ga-egbu ya, onye ọ bụla a ga-adọrọ n’agha, a ga-adọrọ ya n’agha, onye ọ bụla mma agha ga-egbu, mma agha ga-egbu ya.+
11 “Kwuo, sị, ‘Abụụrụ m unu ihe àmà nke ihe ga-eme n’ọdịnihu.+ Dị nnọọ ka m mere, otú ahụ ka a ga-eme ha. A ga-eme ka ha gaa biri n’ala ọzọ, a ga-adọrọ ha n’agha.+