Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Jeremaya 15:2
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 2 Ọ ga-erukwa na ọ bụrụ na ha ajụọ gị, sị, ‘Olee ebe anyị ga-aga?’ ị ga-asị ha, ‘Nke a bụ ihe Jehova kwuru: “Onye ọ bụla ajọ ọrịa ga-egbu, ajọ ọrịa ga-egbu ya! Onye ọ bụla mma agha ga-egbu, mma agha ga-egbu ya! Onye ọ bụla ụnwụ ga-egbu, ụnwụ ga-egbu ya!+ Onye ọ bụla a ga-adọrọ n’agha, a ga-adọrọ ya n’agha!”’+

  • Jeremaya 44:13
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 13 M ga-eji mma agha na ụnwụ na ọrịa na-efe efe mee ka ndị bi n’ala Ijipt zaa ajụjụ, dị nnọọ ka m mere ka Jeruselem zaa ajụjụ.+

  • Ezikiel 5:12
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 12 Otu ụzọ n’ụzọ atọ n’ime gị, ọrịa na-efe efe ga-egbu ha,+ ụnwụ ga-ala ha n’iyi n’ime gị.+ Otu ụzọ n’ụzọ atọ ọzọ, a ga-eji mma agha gbuo ha gburugburu gị. Otu ụzọ n’ụzọ atọ fọziri ka m ga-achụsasị ebe niile,+ m ga-amịrị mma agha chụwa ha.+

  • Zekaraya 11:9
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 9 M wee sị: “Agaghị m anọgide na-azụ unu dị ka atụrụ.+ Nke na-anwụ anwụ, ya nwụọ. Nke a ga-ekpochapụ ekpochapụ, ka e kpochapụ ya.+ Ndị nke fọrọ afọ, ha rie anụ ibe ha.”+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya