Jeremaya 15:2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 Ọ bụrụkwa na ha ajụọ gị ihe ga-eme ha, ị ga-asị ha, ‘Jehova kwuru, sị: “Ọrịa ga-egbu ụfọdụ n’ime unu. A ga-eji mma agha gbuo ụfọdụ n’ime unu.+ Ụnwụ ga-egbu ụfọdụ n’ime unu. A ga-adọrọkwa ụfọdụ n’ime unu n’agha.”’+
2 Ọ bụrụkwa na ha ajụọ gị ihe ga-eme ha, ị ga-asị ha, ‘Jehova kwuru, sị: “Ọrịa ga-egbu ụfọdụ n’ime unu. A ga-eji mma agha gbuo ụfọdụ n’ime unu.+ Ụnwụ ga-egbu ụfọdụ n’ime unu. A ga-adọrọkwa ụfọdụ n’ime unu n’agha.”’+