2 Ndị Eze 25:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Ha wee gbuo ụmụ ndị ikom Zedekaya n’ihu ya,+ ọ rụkpọsịkwara Zedekaya anya,+ e mesịa, ọ tụrụ ya ịgà e ji ọla kọpa mee+ wee kpụrụ ya bịa Babịlọn.+ Jeremaya 34:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 M ga-enyefe Zedekaya eze Juda+ na ndị o mere ndị isi n’aka ndị iro ha nakwa n’aka ndị na-achọ mkpụrụ obi ha nakwa n’aka ndị agha eze Babịlọn+ bụ́ ndị hapụrụ ibuso unu agha wee laghachi azụ.’+ Jeremaya 39:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Ndị agha ndị Kaldia wee chụwa ha,+ ha wee chụkwute Zedekaya na mbara ọzara Jeriko.+ Ha wee kpụrụ ya bịakwute Nebukadreza eze Babịlọn n’ime Ribla,+ n’ala Hemat,+ ka o kpee ya ikpe.+ Jeremaya 52:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Ha wee jide eze kpụrụ ya bịakwute eze Babịlọn+ n’ime Ribla,+ n’ala Hemat,+ ka o kpee ya ikpe.+
7 Ha wee gbuo ụmụ ndị ikom Zedekaya n’ihu ya,+ ọ rụkpọsịkwara Zedekaya anya,+ e mesịa, ọ tụrụ ya ịgà e ji ọla kọpa mee+ wee kpụrụ ya bịa Babịlọn.+
21 M ga-enyefe Zedekaya eze Juda+ na ndị o mere ndị isi n’aka ndị iro ha nakwa n’aka ndị na-achọ mkpụrụ obi ha nakwa n’aka ndị agha eze Babịlọn+ bụ́ ndị hapụrụ ibuso unu agha wee laghachi azụ.’+
5 Ndị agha ndị Kaldia wee chụwa ha,+ ha wee chụkwute Zedekaya na mbara ọzara Jeriko.+ Ha wee kpụrụ ya bịakwute Nebukadreza eze Babịlọn n’ime Ribla,+ n’ala Hemat,+ ka o kpee ya ikpe.+