2 Ndị Eze 23:33 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 33 Fero Niko+ wee tụọ ya mkpọrọ+ na Ribla+ n’ala Hemat, iji gbochie ya ịchị na Jeruselem, o wee rie ala ahụ iwu+ otu narị talent ọlaọcha+ na otu talent ọlaedo.+ 2 Ndị Eze 25:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Ha wee jide eze,+ kpụrụ ya bịakwute eze Babịlọn n’ime Ribla,+ ka ha kpee ya ikpe. 2 Ndị Eze 25:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 Eze Babịlọn wee gbuo+ ha n’ime Ribla, n’ala Hemat.+ E wee si otú a dọrọ Juda n’agha pụọ n’ala ya.+ Jeremaya 52:26 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 26 Nebuzaradan+ onyeisi ndị nche wee kpụrụ ndị a bịakwute eze Babịlọn n’ime Ribla.+
33 Fero Niko+ wee tụọ ya mkpọrọ+ na Ribla+ n’ala Hemat, iji gbochie ya ịchị na Jeruselem, o wee rie ala ahụ iwu+ otu narị talent ọlaọcha+ na otu talent ọlaedo.+
21 Eze Babịlọn wee gbuo+ ha n’ime Ribla, n’ala Hemat.+ E wee si otú a dọrọ Juda n’agha pụọ n’ala ya.+