25 “Jehova nke ụsụụ ndị agha, bụ́ Chineke Izrel, sịrị, ‘Lee, m ga-elebara Emọn+ nke obodo Noo+ anya, lebakwara Fero na Ijipt na chi ya dị iche iche+ na ndị eze ya,+ ọbụna Fero na ndị niile tụkwasịrị ya obi.’+
3 Kwuo okwu, sị, ‘Nke a bụ ihe Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru: “Lee, m na-emegide gị, Fero, eze Ijipt,+ bụ́ nnukwu anụ mmiri+ nke gbatịrị onwe ya n’etiti ọwa mmiri niile nke Naịl ya,+ onye sịrị, ‘Ọ bụ m nwe Osimiri Naịl, ọ bụ m meere ya onwe m.’+