-
Jenesis 15:10Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
10 O wee weta ha niile, bọwaa ha abụọ abụọ ma dowe akụkụ nke ọ bụla ka ha chee ibe ha ihu. Ma ọ bọghị nnụnụ ndị ahụ abọ.
-
-
Jenesis 15:17Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
17 Mgbe anyanwụ dara, oké ọchịchịrị agbaakwa, nnukwu ọkụ na-akwụ anwụrụ pụtara, ọwa ọkụ na-enwu ọkụ gafekwara n’agbata anụ ndị ahụ.
-