Jenesis 15:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Ugbu a, anyanwụ adawala, oké ọchịchịrị wee gbaa, ma, lee! oké ọkụ na-akwụ anwụrụ na ọwa ọkụ na-enwu enwu gafere n’agbata anụ ndị ahụ.+
17 Ugbu a, anyanwụ adawala, oké ọchịchịrị wee gbaa, ma, lee! oké ọkụ na-akwụ anwụrụ na ọwa ọkụ na-enwu enwu gafere n’agbata anụ ndị ahụ.+