-
Jenesis 15:17Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
17 Mgbe anyanwụ dara, oké ọchịchịrị agbaakwa, nnukwu ọkụ na-akwụ anwụrụ pụtara, ọwa ọkụ na-enwu ọkụ gafekwara n’agbata anụ ndị ahụ.
-