26 Devid wee wuoro Jehova ebe ịchụàjà+ n’ebe ahụ, chụọkwa àjà nsure ọkụ na àjà udo. O wee kpọkuo Jehova,+ bụ́ onye zara ya site n’ọkụ+ nke si n’eluigwe daa n’elu ebe ịchụàjà nke àjà nsure ọkụ ahụ.
18 M ga-enyefe ndị na-emebi ọgbụgba ndụ m+ n’aka ndị iro ha, n’ihi na ha emeghị ihe e kwuru n’ọgbụgba ndụ ha ji nwa ehi gbaa n’ihu m, bụ́ nwa ehi ha bọwara ụzọ abụọ+ wee si n’etiti ibé abụọ ahụ gafere;+