2 “Ọ bụrụ na a hụ nwoke ma ọ bụ nwaanyị nke na-eme ihe ọjọọ n’anya Jehova bụ́ Chineke gị n’etiti unu iji mebie ọgbụgba ndụ ya,+ n’otu n’ime obodo gị ndị Jehova bụ́ Chineke gị na-enye gị,
11 Izrel emehiewo, ha emebiwokwa ọgbụgba ndụ m+ nke m nyere ha n’iwu; ha ewerewokwa ụfọdụ n’ime ihe a ga-ebibi ebibi,+ ha ezuwo ohi+ ma kpuchie ya,+ tinyekwa ya n’arịa ha.+
16 “‘“Dị nnọọ ka m dị ndụ,”+ ka Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru, “n’obodo eze ahụ nke mere onye ahụ eze, bụ́ onye ahụ ledara iyi ọ ṅụrụ anya,+ mebiekwa ọgbụgba ndụ ya, n’ebe ya na eze ahụ nọ n’ime Babịlọn, ka ọ ga-anwụ.+