Jeremaya 34:18 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 18 M ga-enyefe ndị mebiri ọgbụgba ndụ m n’aka ndị iro ha, n’ihi na ha emeghị ihe mụ na ha kwekọrịtara mgbe anyị ji nwa ehi gbaa ndụ. Anyị gbara ndụ a mgbe ha bọwara nwa ehi ahụ ụzọ abụọ si n’etiti ya gafere.*+
18 M ga-enyefe ndị mebiri ọgbụgba ndụ m n’aka ndị iro ha, n’ihi na ha emeghị ihe mụ na ha kwekọrịtara mgbe anyị ji nwa ehi gbaa ndụ. Anyị gbara ndụ a mgbe ha bọwara nwa ehi ahụ ụzọ abụọ si n’etiti ya gafere.*+