Jeremaya 34:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 M ga-enyefe ndị na-emebi ọgbụgba ndụ m+ n’aka ndị iro ha, n’ihi na ha emeghị ihe e kwuru n’ọgbụgba ndụ ha ji nwa ehi gbaa n’ihu m, bụ́ nwa ehi ha bọwara ụzọ abụọ+ wee si n’etiti ibé abụọ ahụ gafere;+
18 M ga-enyefe ndị na-emebi ọgbụgba ndụ m+ n’aka ndị iro ha, n’ihi na ha emeghị ihe e kwuru n’ọgbụgba ndụ ha ji nwa ehi gbaa n’ihu m, bụ́ nwa ehi ha bọwara ụzọ abụọ+ wee si n’etiti ibé abụọ ahụ gafere;+