7 Ka oge na-aga, ndị ọchịagha niile nọ n’obodo ahụ na ndị agha ha nụrụ na eze Babịlọn emeela Gedalaya nwa Ahaịkam onyeisi ala ha nakwa na o meela ya onyeisi ụmụ nwoke na ụmụ nwaanyị nakwa ụmụ ndị ọ na-enweghị ka ọ hà ha nọ n’obodo ahụ, bụ́ ndị a na-adọrọghị n’agha laa Babịlọn.+