Jeremaya 41:17, 18 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 17 Ha gakwara nọrọ n’ụlọ Kimham nke dị n’akụkụ Betlehem.+ Ha bu n’obi isi ebe ahụ banye Ijipt,+ 18 n’ihi na egwu tụwara ha maka ndị Kaldia, ebe ọ bụ na Ishmel nwa Netanaya gburu Gedalaya nwa Ahaịkam, onye eze Babịlọn mere onyeisi ala ahụ.+
17 Ha gakwara nọrọ n’ụlọ Kimham nke dị n’akụkụ Betlehem.+ Ha bu n’obi isi ebe ahụ banye Ijipt,+ 18 n’ihi na egwu tụwara ha maka ndị Kaldia, ebe ọ bụ na Ishmel nwa Netanaya gburu Gedalaya nwa Ahaịkam, onye eze Babịlọn mere onyeisi ala ahụ.+