1 Ndị Eze 18:42 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 42 Ehab lawara ka ọ gaa rie nri, ṅụọkwa mmanya. Ma Ịlaịja gbagooro n’ugwu Kamel hulata ala ma kpunye ihu n’agbata ikpere ya abụọ.+
42 Ehab lawara ka ọ gaa rie nri, ṅụọkwa mmanya. Ma Ịlaịja gbagooro n’ugwu Kamel hulata ala ma kpunye ihu n’agbata ikpere ya abụọ.+