Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Aịzaya 11:11
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 11 N’oge ahụ, Jehova ga-eji aka ya kpọkọta ndị ya nke ugboro abụọ, ya bụ, ndị ya fọrọ n’Asiria,+ n’Ijipt,+ na Patrọs,+ na Kush,*+ n’Ịlam,+ na Shaịna,* na Hemat, nakwa n’agwaetiti oké osimiri.+

  • Jeremaya 50:19
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 19 M ga-akpọghachite Izrel n’ala ya ebe anụmanụ na-ata ahịhịa.+ Izrel ga-atakwa ahịhịa n’ugwu Kamel nakwa na Beshan.+ Afọ ga-ejukwa ya* n’ugwu ndị dị n’Ifrem+ nakwa n’ugwu ndị dị na Gilied.’”+

  • Ezikiel 39:27
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 27 Mgbe m ga-esi ná mba dị iche iche kpọlata ha, sikwa n’ala ndị iro ha kpọkọta ha,+ m ga-eme ka ọtụtụ mba mara na m dị nsọ.’+

  • Emọs 9:14
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 14 M ga-akpọlata ndị m Izrel a dọọrọ n’agha.+

      Ha ga-arụzikwa obodo ndị tọgbọ chakoo ma biri n’ime ha.+

      Ha ga-akọ ubi vaịn ma ṅụọ mmanya si na ha,+

      Kọọkwa ubi ma rie mkpụrụ si na ha.’+

  • Zefanaya 3:20
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 20 N’oge ahụ, m ga-akpọlata unu.

      N’oge ahụ, m ga-akpọkọta unu.

      Mgbe m ga-eme ka ndị unu a dọọrọ n’agha lọta,

      M ga-eme ka aha unu na-ede ude, meekwa ka a na-eto unu+ n’ihu ndị niile nọ n’ụwa. Unu ga-ahụ ka ihe a na-eme.” Ọ bụ Jehova kwuru ihe a.+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya