Aịzaya 21:9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 Legodị ndị na-abịa: Ha nọ n’ụgbọ ịnyịnya agha nke ịnyịnya abụọ na-adọkpụ na-abịa.”+ O kwukwara, sị: “Babịlọn adaala! Ọ daala!+ A kụọla arụsị ya niile a pịrị apị, ndị bụ́ chi ya, righirighi, ha awụsara n’ala!”+ Aịzaya 47:9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 Ma ihe abụọ a ga-eme gị na mberede n’otu ụbọchị:+ Ị ga-agbara aka ụmụ, di gị anwụọkwa. Ihe ndị a ga-eme gị+N’ihi* ọtụtụ afa ị na-agba nakwa n’ihi ajọ ọgwụ niile ị na-agwọ.+ Mkpughe 14:8 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 8 Mmụọ ozi nke abụọ wee sochie nke mbụ, sị: “Babịlọn Ukwu ahụ+ adaala! Ọ daala!+ Ọ bụ ya bụ onye mere ka mba niile ṅụọ mmanya ya nke na-eme ka ịkwa iko* gụsiwe ha agụụ ike!”+
9 Legodị ndị na-abịa: Ha nọ n’ụgbọ ịnyịnya agha nke ịnyịnya abụọ na-adọkpụ na-abịa.”+ O kwukwara, sị: “Babịlọn adaala! Ọ daala!+ A kụọla arụsị ya niile a pịrị apị, ndị bụ́ chi ya, righirighi, ha awụsara n’ala!”+
9 Ma ihe abụọ a ga-eme gị na mberede n’otu ụbọchị:+ Ị ga-agbara aka ụmụ, di gị anwụọkwa. Ihe ndị a ga-eme gị+N’ihi* ọtụtụ afa ị na-agba nakwa n’ihi ajọ ọgwụ niile ị na-agwọ.+
8 Mmụọ ozi nke abụọ wee sochie nke mbụ, sị: “Babịlọn Ukwu ahụ+ adaala! Ọ daala!+ Ọ bụ ya bụ onye mere ka mba niile ṅụọ mmanya ya nke na-eme ka ịkwa iko* gụsiwe ha agụụ ike!”+