Aịzaya 21:9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 Legodị ndị na-abịa: Ha nọ n’ụgbọ ịnyịnya agha nke ịnyịnya abụọ na-adọkpụ na-abịa.”+ O kwukwara, sị: “Babịlọn adaala! Ọ daala!+ A kụọla arụsị ya niile a pịrị apị, ndị bụ́ chi ya, righirighi, ha awụsara n’ala!”+ Mkpughe 18:21 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 21 Otu mmụọ ozi dị ike wee buru otu nkume yiri nnukwu nkume e ji egwe nri tụba ya n’oké osimiri, sị: “Otú a ka a ga-esi atụda obodo ukwu a bụ́ Babịlọn ngwa ngwa. A gaghịzi ahụ ya ọzọ.+
9 Legodị ndị na-abịa: Ha nọ n’ụgbọ ịnyịnya agha nke ịnyịnya abụọ na-adọkpụ na-abịa.”+ O kwukwara, sị: “Babịlọn adaala! Ọ daala!+ A kụọla arụsị ya niile a pịrị apị, ndị bụ́ chi ya, righirighi, ha awụsara n’ala!”+
21 Otu mmụọ ozi dị ike wee buru otu nkume yiri nnukwu nkume e ji egwe nri tụba ya n’oké osimiri, sị: “Otú a ka a ga-esi atụda obodo ukwu a bụ́ Babịlọn ngwa ngwa. A gaghịzi ahụ ya ọzọ.+