Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Aịzaya 65:2
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    •  2 Ana m agbasara ndị dị isi ike aka m mgbe niile.+

      Ha na-eje ije n’ụzọ na-adịghị mma,+

      Na-emekwa ihe ọ bụla gbatara ha n’obi.+

  • Jeremaya 7:24
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 24 Ma ha egeghị ntị. Ha atọghịkwa ntị n’ala.+ Kama, ha nọ na-eme ihe masịrị ha. Ha kpọchiri ntị na-eme ihe ọjọọ dị ha n’obi,+ na-emekwu ihe ọjọọ, kama ime ihe dị mma.

  • Jeremaya 7:26
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 26 Ma ha egeghị m ntị, ha atọghịkwa ntị n’ala,+ kama ha kpọchiri obi ha. Ha nọkwa na-eme ihe ọjọọ karịa ndị nna nna ha.

  • Ezikiel 20:8
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 8 “‘“Ma, ha nupụụrụ m isi. Ha ekweghịkwa ege m ntị. Ha atụfughị ihe ndị rụrụ arụ ha na-efe, ha ahapụghịkwa arụsị dị iche iche na-asọ oyi ndị Ijipt na-efe.+ N’ihi ya, m kpebiri na m ga-eji ezigbo iwe na ọnụma mee ha ihe n’Ijipt.

  • Zekaraya 7:11, 12
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 11 Ma ha ekweghị ege ntị.+ Ha mere isi ike,+ ha kpọchikwara ntị ha ka ha ghara ịnụ ihe.+ 12 Ha mere ka obi ha sie ike ka dayamọnd.*+ Ha erubeghị isi n’iwu* nakwa n’okwu Jehova nke ụsụụ ndị agha ji mmụọ ya mee ka ndị amụma oge mbụ kwuo.+ Jehova nke ụsụụ ndị agha wee wee oké iwe.”+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya