Levitikọs 26:33 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 33 M ga-achụsasị unu ná mba dị iche iche.+ M ga-emekwa ka ndị iro unu jiri mma agha bịa lụso unu agha.+ A ga-eme ka ala unu tọgbọrọ chakoo,+ bibichaakwa obodo unu dị iche iche. Jeremaya 15:2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 Ọ bụrụkwa na ha ajụọ gị ihe ga-eme ha, ị ga-asị ha, ‘Jehova kwuru, sị: “Ọrịa ga-egbu ụfọdụ n’ime unu. A ga-eji mma agha gbuo ụfọdụ n’ime unu.+ Ụnwụ ga-egbu ụfọdụ n’ime unu. A ga-adọrọkwa ụfọdụ n’ime unu n’agha.”’+
33 M ga-achụsasị unu ná mba dị iche iche.+ M ga-emekwa ka ndị iro unu jiri mma agha bịa lụso unu agha.+ A ga-eme ka ala unu tọgbọrọ chakoo,+ bibichaakwa obodo unu dị iche iche.
2 Ọ bụrụkwa na ha ajụọ gị ihe ga-eme ha, ị ga-asị ha, ‘Jehova kwuru, sị: “Ọrịa ga-egbu ụfọdụ n’ime unu. A ga-eji mma agha gbuo ụfọdụ n’ime unu.+ Ụnwụ ga-egbu ụfọdụ n’ime unu. A ga-adọrọkwa ụfọdụ n’ime unu n’agha.”’+