Jeremaya 1:18 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 18 Taa, emeela m ka ị dị ka obodo a rụsiri ike,Ogidi ígwè, na mgbidi ọla kọpa, ka i nwee ike kwụrụ ma kwuo ihe ga-eme ala a niile,+Ihe ga-eme ndị eze Juda na ndị isi ya,Nakwa ihe ga-eme ndị nchụàjà ya na ndị bi n’ala a.+ Ezikiel 3:9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 Emeela m ka egedege ihu gị dịrị ka dayamọnd, siekwa ike karịa nkume.+ Ha bụ ndị nnupụisi, ma atụla ha egwu. Ụjọ atụkwala gị ma ị hụ ihu ha.”+
18 Taa, emeela m ka ị dị ka obodo a rụsiri ike,Ogidi ígwè, na mgbidi ọla kọpa, ka i nwee ike kwụrụ ma kwuo ihe ga-eme ala a niile,+Ihe ga-eme ndị eze Juda na ndị isi ya,Nakwa ihe ga-eme ndị nchụàjà ya na ndị bi n’ala a.+
9 Emeela m ka egedege ihu gị dịrị ka dayamọnd, siekwa ike karịa nkume.+ Ha bụ ndị nnupụisi, ma atụla ha egwu. Ụjọ atụkwala gị ma ị hụ ihu ha.”+