Abụ Ọma 73:27 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 27 N’eziokwu, a ga-ala ndị na-agbara gị ọsọ n’iyi. Ị ga-ebibi onye ọ bụla kpara àgwà ka akwụna wee hapụ gị.+ Aịzaya 1:28 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 28 A ga-ebibi ndị nnupụisi na ndị mmehie n’otu mgbe.+ Ndị hapụrụ Jehova ga-alakwa n’iyi.+
27 N’eziokwu, a ga-ala ndị na-agbara gị ọsọ n’iyi. Ị ga-ebibi onye ọ bụla kpara àgwà ka akwụna wee hapụ gị.+