Jeremaya 8:14 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 14 “Gịnị ka anyị nọ ọdụ ebe a na-eme? Ka anyị zukọta banye n’obodo a rụsiri ike,+ ma nwụọ ebe ahụ. N’ihi na Jehova bụ́ Chineke anyị ga-ebibi anyị. Ọ na-enye anyị mmiri e tinyere nsí ka anyị ṅụọ,+N’ihi na anyị emehiela Jehova. Jeremaya 9:15 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 15 N’ihi ya, Jehova nke ụsụụ ndị agha, bụ́ Chineke Izrel, kwuru, sị, ‘M ga-eme ka ndị a taa ahịhịa na-elu ilu. M ga-emekwa ka ha ṅụọ mmiri e tinyere nsí.+
14 “Gịnị ka anyị nọ ọdụ ebe a na-eme? Ka anyị zukọta banye n’obodo a rụsiri ike,+ ma nwụọ ebe ahụ. N’ihi na Jehova bụ́ Chineke anyị ga-ebibi anyị. Ọ na-enye anyị mmiri e tinyere nsí ka anyị ṅụọ,+N’ihi na anyị emehiela Jehova.
15 N’ihi ya, Jehova nke ụsụụ ndị agha, bụ́ Chineke Izrel, kwuru, sị, ‘M ga-eme ka ndị a taa ahịhịa na-elu ilu. M ga-emekwa ka ha ṅụọ mmiri e tinyere nsí.+