Jeremaya 9:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 ya mere, nke a bụ ihe Jehova nke ụsụụ ndị agha, bụ́ Chineke Izrel, kwuru, ‘Lee, m na-eme ka ha, ya bụ, ndị a, taa ahịhịa ilu,+ m ga-emekwa ka ha ṅụọ mmiri e tinyere ihe na-egbu mmadụ;+
15 ya mere, nke a bụ ihe Jehova nke ụsụụ ndị agha, bụ́ Chineke Izrel, kwuru, ‘Lee, m na-eme ka ha, ya bụ, ndị a, taa ahịhịa ilu,+ m ga-emekwa ka ha ṅụọ mmiri e tinyere ihe na-egbu mmadụ;+