Jeremaya 9:15 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 15 N’ihi ya, Jehova nke ụsụụ ndị agha, bụ́ Chineke Izrel, kwuru, sị, ‘M ga-eme ka ndị a taa ahịhịa na-elu ilu. M ga-emekwa ka ha ṅụọ mmiri e tinyere nsí.+
15 N’ihi ya, Jehova nke ụsụụ ndị agha, bụ́ Chineke Izrel, kwuru, sị, ‘M ga-eme ka ndị a taa ahịhịa na-elu ilu. M ga-emekwa ka ha ṅụọ mmiri e tinyere nsí.+